DEUTERONOMI 15:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DEUTERONOMI 15:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị ghaghị inye ha site nʼafọ ofufu, meekwa nke a na-enweghị obi ilu, mgbe ahụ, nʼihi nke a, ONYENWE ANYị bụ Chineke gị ga-agọzi gị nʼọrụ gị niile nakwa ihe niile nke ị tinyere aka na ya.
Kesaa
DEUTERONOMI 15 BIUDEUTERONOMI 15:10 IGBOB (Bible Nso)
I ghaghi inye ya, ọ gaghi-ajọ-kwa-ra obi-gi njọ mb͕e i nēnye ya: n'ihi na ọ bu n'ihi ihe a ka Jehova, bú Chineke-gi, gāgọzi gi n'omume-gi nile, na nime nseti aka-gi nile.
Kesaa
DEUTERONOMI 15 IGBOB