DEUTERONOMI 14:22 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 14:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị ghaghị inye otu ụzọ nʼụzọ iri nke mkpụrụ ubi gị afọ niile.
Kesaa
DEUTERONOMI 14 BIUDEUTERONOMI 14:22 IGBOB (Bible Nso)
I ghaghi inye otù uzọ n'uzọ iri nke ihe-ọmume nile nke nkpuru-gi, bú ihe nke nēsi n'ubi-gi puta kwa-arọ.
Kesaa
DEUTERONOMI 14 IGBOB