Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 11:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DEUTERONOMI 11:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Meenụ ka okwu m ndị a dịgide nʼobi unu na nʼime mmụọ unu. Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu.

DEUTERONOMI 11:18 IGBOB (Bible Nso)

Unu gēdo kwa okwu ndia n'obi-unu na nime nkpuru-obi-unu; unu gēke kwa ha n'elu aka-unu ka ha buru ihe-iriba-ama, ha gābu kwa nkpọ-n'iru n'etiti anya-unu.