Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 10:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DEUTERONOMI 10:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ ya bụ onye ị ga-eto otuto, ọ bụ ya bụ Chineke gị, onye rụrụ gị ọrụ ndị ahụ dị oke egwu na ebube, nke gị onwe gị ji anya gị hụ.

DEUTERONOMI 10:21 IGBOB (Bible Nso)

Ya Onwe-ya bu otuto-gi, Ya Onwe-ya bu kwa Chineke-gi, Onye meworo gi ihe uku ndia di egwu, nke anya-gi huworo.