Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 10:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DEUTERONOMI 10:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ụwa na eluigwe na ebe niile kachasị elu nke eluigwe, na ihe niile dị nʼime ha, bụ nke ONYENWE ANYị Chineke gị.

DEUTERONOMI 10:14 IGBOB (Bible Nso)

Le, Jehova, bú Chineke-gi, nwe elu-igwe, na elu-igwe nke elu-igwe nile, na uwa, na ihe nile nke di nime ya.