Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 1:8 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 1:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Lee, enyela m unu ala ahụ niile! Baanụ nʼime ya, bichiekwanụ ala ahụ ONYENWE ANYị ṅụrụ iyi na ọ ga-enye nna nna unu bụ Ebraham, Aịzik, Jekọb na ụmụ ụmụ ha niile ndị ga-esote ha.”

DEUTERONOMI 1:8 IGBOB (Bible Nso)

Le, edowom ala ahu n'iru unu: banu, nweta ala ahu nke Jehova ṅuru nna-unu-hà iyi, bú Abraham na Aisak na Jekob, inye ha, inye kwa nkpuru-ha gānọchi ha.