DEUTERONOMI 1:6 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 1:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị Chineke anyị gwara anyị nʼugwu Horeb sị, “Unu anọọla ọtụtụ oge nʼugwu a.
Kesaa
DEUTERONOMI 1 BIUDEUTERONOMI 1:6 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, bú Chineke-ayi, gwara ayi okwu na Horeb, si, O zuworo unu ibi n'ugwu a
Kesaa
DEUTERONOMI 1 IGBOB