DEUTERONOMI 1:17 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 1:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kpeenụ ikpe ziri ezi nye onye ukwu na onye nta. Elekwala ndị unu na-ekpe ikpe anya nʼihu, nʼihi na unu na-ekpe ikpe unu nʼọnọdụ Chineke.” Enyekwara m ha iwu sị ha wetaranụ m ikpe niile siri unu ike ka m leba ha anya.
Kesaa
DEUTERONOMI 1 BIUDEUTERONOMI 1:17 IGBOB (Bible Nso)
Unu amatala iru madu n'ikpé; unu gānu ikpé onye ntà na ikpé onye uku n'otù uzọ ahu; unu atula iru madu ujọ; n'ihi na ikpé ahu, ọ bu Chineke nwe ya: ma okwu nke sikari unu ike, unu gēweta ya nsom, m'gānu kwa ya.
Kesaa
DEUTERONOMI 1 IGBOB