DANIEL 7:14
DANIEL 7:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
E nyere ya ike ọchịchị, ebube na ike ịbụ eze; mba niile dị iche iche na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche kpọrọ isiala nye ya. Ọchịchị ya bụ ọchịchị na-adị ruo mgbe ebighị ebi, nke na-agaghị agabiga. O nwekwaghị onye nwere ike ịkwatu alaeze ya.
Kesaa
Gụọ DANIEL 7