Mafee gaa na ọdịnaya

DANIEL 3:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 3:6 IGBOB (Bible Nso)

ma onye ọ bula nke nāgaghi-ada n'ala kpọ isi ala, n'otù mb͕e ahu ka agātubà ya n'etiti oké ọku nke nēnwu ajọ onwunwu.

DANIEL 3 IGBOB

DANIEL 3:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ọbụla juru ịkpọ isiala ka a ga-atụba ngwangwa nʼime ọkụ nke na-enwu ajọ onwunwu.”

DANIEL 3 BIU