Mafee gaa na ọdịnaya

DANIEL 3:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 3:1 IGBOB (Bible Nso)

Nebukadneza, bú eze, mere onyinyo ọla-edo, idi-elu-ya bu ọgu cubit atọ, obosara-ya bu cubit isi: ọ guzobere ya ọtọ na ndagwurugwu Dura n'ala-ọchichi Babilon.

DANIEL 3 IGBOB

DANIEL 3:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Eze Nebukadneza kpụrụ oyiyi ọlaedo nke ịdị elu ya ga-adị iri mita atọ, obosara ya ga-adị ka mita atọ. Emesịa, o debe ya nʼobosara ala Dura, nke dị nʼotu mpaghara Babilọn.

DANIEL 3 BIU