Mafee gaa na ọdịnaya

DANIEL 2:47 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 2:47 IGBOB (Bible Nso)

Eze zara Daniel, si, N'ezi-okwu Chineke-unu bu Chineke nke chi nile, na Onye-nwe ndi-eze, na Onye nēkpughe ihe-nzuzo nile, ebe i puru ikpughe ihe-nzuzo a.

DANIEL 2 IGBOB

DANIEL 2:47 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye eze gwakwara Daniel, “Nʼezie, Chineke gị bụ Chineke kachasị chi niile. Ọ bụ ya na-achị eze niile bi nʼụwa, bụrụkwa Onye na-ekpughepụ ihe omimi niile, nʼihi na lee, i nwere ike ịkọwa ihe omimi nke a.”

DANIEL 2 BIU