Mafee gaa na ọdịnaya

DANIEL 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 2:14 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu Daniel zaghachiri Ariok, bú onye-isi ndi-ob͕ū nke eze, nke puru ib͕u ndi-amam-ihe nke Babilon, okwu ndum-ọdu na ezi uche

DANIEL 2 IGBOB

DANIEL 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Ariok, onye bụ onyeisi ndị nche eze pụrụ igbu ndị ikom maara ihe na Babilọn, Daniel ji amamihe na ezi uche gwa ya okwu.

DANIEL 2 BIU