Mafee gaa na ọdịnaya

DANIEL 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 2:1 IGBOB (Bible Nso)

Ma n'arọ nke-abua nke ọbubu-eze nke Nebukadneza, Nebukadneza rọrọ nrọ di iche iche; mọ-ya we basasia, ura-ya we gwu n'anya-ya.

DANIEL 2 IGBOB

DANIEL 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼime afọ nke abụọ nke ọchịchị ya, eze Nebukadneza rọrọ nrọ dị iche iche. Nrọ ndị a mere ka obi ya gbasasịa, ụra pụkwara ya nʼanya.

DANIEL 2 BIU