NDI KỌLỌSI 3:18-19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI KỌLỌSI 3:18-19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị bụ nwunye, doonụ onwe unu nʼokpuru di unu, dị ka ọ kwesiri ime nʼime Onyenwe anyị. Unu ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya, unu ejikwala obi ilu na-emeso ha omume.
Kesaa
NDI KỌLỌSI 3 BIUNDI KỌLỌSI 3:18-19 IGBOB (Bible Nso)
Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di-unu, dika ọ nēkwesi unu nime Onye-nwe-ayi. Ndi bu di, hunu nwunye-unu n'anya, unu enwe-kwa-la obi ilu n'ebe ha nọ.
Kesaa
NDI KỌLỌSI 3 IGBOB