Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI KỌLỌSI 1:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI KỌLỌSI 1:5 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi olile-anya ahu nke edebeworo unu n'elu-igwe, nke unu nuru ihe bayere ya na mbu n'okwu nke ezi-okwu nke ozi ọma

NDI KỌLỌSI 1:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Okwukwe na ịhụnanya nke na-esite nʼolileanya nke a kwadobere unu nʼeluigwe, nke unu nụrụla nʼokwu nke eziokwu ahụ, bụ oziọma