Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EMOS 9:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EMOS 9:9 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na, le, Mu onwem gaje inye iwu, yọchaghari ulo Israel iru na azu n'etiti mba nile, dika esi ayọchaghari ọka nime nyọ, ma ọ dighi otù nkpuru-ọka gāda n'ala.

EMOS 9:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma lee, mụ onwe m gaje inye iwu, aga m ayọgharị ụlọ Izrel nʼetiti mba niile dịka e si ayọgharị ọka nʼime nyọ, ma ọ dịghị otu mkpụrụ ọka nʼime ya nke ga-ada nʼala.