Mafee gaa na ọdịnaya

EMOS 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EMOS 3:2 IGBOB (Bible Nso)

Nání unu ka M'maworo n'etiti ab͕uru nile nke uwa: n'ihi nka ka M'gēji ajọ omume nile unu leta unu.

EMOS 3 IGBOB

EMOS 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Naanị unu ka m họọrọ nʼime ezinaụlọ niile nke nọ nʼelu ụwa; Ọ bụ nʼihi nke a ka m ga-eji nye unu ahụhụ nʼihi mmehie unu niile.”

EMOS 3 BIU