Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 9:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:6 IGBOB (Bible Nso)

ma bilie, ba nime obodo, agāgwa gi ihe i nāghaghi ime.

ỌLU NDI-OZI 9:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ugbu a, bilie, baa nʼime obodo, a ga-agwa gị ihe ị na-aghaghị imezu.”