Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:43 IGBOB (Bible Nso)

O we rue, na ọ nọgidere ọtutu ubọchi na Jọpa n'ulo otù onye, bú Saimon, onye nēdozi akpukpọ anu.

ỌLU NDI-OZI 9:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ nọgidere na Jopa ọtụtụ ụbọchị. Ọ nọdụrụ nʼụlọ Saimọn, onye ọrụ ya bụ idozi akpụkpọ anụ.