Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:42 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:42 IGBOB (Bible Nso)

Ewe mara ya na Jọpa dum: ọtutu madu we kwere n'Onye-nwe-ayi.

ỌLU NDI-OZI 9:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

A nụrụ akụkọ ihe a mere nʼebe niile na Jopa, nke mere ka ọtụtụ kwere nʼOnyenwe anyị.