Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:39 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:39 IGBOB (Bible Nso)

Pita we bilie so ha je. Ma mb͕e ọ biaruru, ha duru ya rigo n'ime-ulo ahu di n'elu ulo: ndinyom nile ndi di-ha nwuru guzo-kwa-ra ya nso nākwa ákwá, nēgosi kwa uwe-ime na uwe ọzọ, ka ha ra, bú nke Dọkas nēme mb͕e ya na ha nọ.

ỌLU NDI-OZI 9:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Pita biliri soro ha gawa, mgbe o ruru, ha duuru ya gbago nʼụlọ elu nʼime ụlọ ahụ. Ụmụ nwanyị niile di ha nwụrụ anwụ nọ nʼebe ahụ na-ebe akwa, na-egosi uwe Dọkas dụụrụ ha mgbe ọ dị ndụ.