Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:37 IGBOB (Bible Nso)

Ma o ruru n'ubọchi ahu, na aru-ya adighi ike, o we nwua: mb͕e ha sasiri ya aru, ha tọbọ ya n'ime-ulo di n'elu ulo.

ỌLU NDI-OZI 9:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge a, ọ rịara ọrịa, nwụọ. Mgbe ha sachara ya ahụ, ha nibere ya nʼotu ime ụlọ dị nʼụlọ elu.