ỌLU NDI-OZI 9:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 9:36 IGBOB (Bible Nso)
Ma otù nwanyi nke nēso uzọ Jisus nọ na Jọpa, aha-ya bu Tabita, nke anākpọ Dọkas, ma asugharia ya: nwanyi a juputara n'ezi ọlu na ọlu ebere nke ọ nēme.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 IGBOBỌLU NDI-OZI 9:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼobodo Jopa, e nwere otu onye nwanyị na-eso ụzọ ya, nke aha ya bụ Tabita nke pụtakwara Dọkas na asụsụ Griik. O jupụtara nʼọrụ ọma, na ọrụ obi ebere nʼebe ụmụ ogbenye nọ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 BIU