Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 9:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:34 IGBOB (Bible Nso)

Pita we si ya, Ineas, Jisus Kraist nēme gi ka aru di gi ike: bilie, dozi kwa ute nke gi. Ngwa ngwa o we bilie.

ỌLU NDI-OZI 9:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Pita sịrị ya, “Ainias, Jisọs Kraịst agwọọla gị. Bilie mezie ute gị.” Ngwangwa, Ainias biliri ọtọ.