ỌLU NDI-OZI 9:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 9:33 IGBOB (Bible Nso)
O we hu n'ebe ahu otù nwoke, aha-ya bu Ineas, onye tọb͕ọrọ arọ asatọ n'ute-ya; n'ihi na akuku-aru-ya nwuru anwu.
ỌLU NDI-OZI 9:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ, ọ hụrụ otu nwoke aha ya bụ Ainias. Nwoke a anọọla nʼute ọrịa afọ asatọ. Ọ bụ onye ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ.