ỌLU NDI-OZI 9:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 9:32 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e Pita nējezu n'ebe nile, ọ ridakuru kwa ndi nsọ ndi bi na Lida.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 IGBOBỌLU NDI-OZI 9:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita na-ejegharị nʼetiti ndị kwere ekwe, ọ gakwara leta ndị nsọ nọ nʼobodo Lida.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 BIU