Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 9:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:3 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ọ nāga, o rue na ọ nābiaru Damaskọs nso: na mberede ìhè si n'elu-igwe b͕uru ya àmùmà buruburu

ỌLU NDI-OZI 9:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ọ bịaruru ebe dị Damaskọs nso. Na mberede, ihe ìhè nke sitere nʼeluigwe chara ya gburugburu.