Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:27 IGBOB (Bible Nso)

Ma Banabas jidere ya n'aka, we duru ya jekuru ndi-ozi, kọrọ ha otú ọ hururi Onye-nwe-ayi n'uzọ, kọkwa-ra ha, si, na Ọ gwara ya-ri okwu, ya na otú o kwuwarari okwu na Damaskọs n'aha Jisus.

ỌLU NDI-OZI 9:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Banabas duuru ya gaa nʼebe ndị ozi nọ. Ọ kọọrọ ha akụkọ otu o siri hụ Onyenwe anyị na otu o siri gwakwa ya okwu. Na otu o siri kwusaa oziọma nʼaha Jisọs na Damaskọs na-atụghị egwu.