ỌLU NDI-OZI 9:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 9:26 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ọ biaruru Jerusalem, ọ nwara iwere onwe-ya rapara n'aru ndi nēso uzọ Jisus: ma ha nile nātu egwu ya, ebe ha nēkweghi na ọ bu onye nēso uzọ Jisus.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 IGBOBỌLU NDI-OZI 9:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o rutere Jerusalem, ọ gbalịrị ịdịnyere ndị na-eso ụzọ Jisọs nọ nʼebe ahụ, ma ha tụrụ egwu. Ha ekwenyeghị na ọ ghọọla ezi onye na-eso ụzọ Jisọs dịka ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 BIU