ỌLU NDI-OZI 9:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 9:24 IGBOB (Bible Nso)
ma emere ka Sọl mara ajọ ìzù-ha. Ha we nēche kwa ọnu-uzọ-ama nile ehihie na abali ka ha we b͕ue ya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 IGBOBỌLU NDI-OZI 9:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Sọl chọpụtara ihe ha zubere ime. Ehihie na abalị, ndị a nọ na-eche ụzọ niile e si apụ nʼobodo ahụ nche, ka ha nwe ike gbuo ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 BIU