Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 9:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:22 IGBOB (Bible Nso)

Ma emere Sọl ka o nwe kari ike, ọ nēkwu kwa okwu nke b͕ara ndi-Ju bi na Damaskọs ghari, ebe ọ nēgosi nke-ọma na Onye a bu Kraist-ha.

ỌLU NDI-OZI 9:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Sọl gara nʼihu baa ụba nʼike karịa na ikwu okwu nke gbara ndị Juu bi nʼobodo Damaskọs gharịị site nʼụzọ o siri gosi na Jisọs bụ Kraịst ahụ.