Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:17 IGBOB (Bible Nso)

Ananaias we je, ba n'ulo ahu; o we bikwasi ya aka-ya abua n'isi, si, Sọl, nwa-nnam, Onye-nwe-ayi, bú Jisus, Onye mere ka i hu Ya n'uzọ i si bia, ezitewom, ka ewe me ka i hu uzọ, ka i we juputa kwa na Mọ Nsọ.

ỌLU NDI-OZI 9:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, Ananayas garuru nʼụlọ ahụ, banyekwa nʼime ya. Ọ bikwasịrị aka ya nʼisi Sọl, sị, “Nwanna Sọl, Onyenwe anyị Jisọs, onye gosiri gị onwe ya nʼụzọ, zitere m ka ị hụkwa ụzọ ọzọ, ka ị jupụtakwa na Mmụọ Nsọ.”