Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 9:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 9:11 IGBOB (Bible Nso)

Onye-nwe-ayi we si ya, Bilie, ga rue amá nke anākpọ Amá Eguzoziri, chọ kwa n'ulo Judas otù onye aha-ya bu Sọl, onye Tasọs: n'ihi na le, ọ nēkpe ekpere

ỌLU NDI-OZI 9:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onyenwe anyị gwara ya, “Gaa nʼụlọ Judas nke dị nʼokporoụzọ Guzoziri Eguzo, jụọ ajụjụ banyere onye a na-akpọ Sọl, onye si Tasọs, ọ nọ ugbu a na-ekpe ekpere.