ỌLU NDI-OZI 9:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 9:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma Sọl, ebe ọ nēwere iba-nba na ob͕ub͕u ku ume megide ndi nēso uzọ Onye-nwe-ayi rue ub͕u a, o jekuru onye-isi-nchu-àjà
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 IGBOBỌLU NDI-OZI 9:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ugbu a, Sọl, onye ume niile ọ na-ekupụta bụ naanị ịba mba na igbu ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị, gakwuuru onyeisi nchụaja
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 9 BIU