ỌLU NDI-OZI 8:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 8:6 IGBOB (Bible Nso)
Ìgwè madu nile we were otù obi nāṅa nti ihe nile Filip nēkwu, mb͕e ha nuru, hu kwa ihe-iriba-ama ọ nēme.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 IGBOBỌLU NDI-OZI 8:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ gere ntị nʼihe Filip na-ekwu nʼihi na ha hụrụ ọrụ ịrịbama ọ rụrụ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 BIU