Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 8:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:40 IGBOB (Bible Nso)

Ma ahuru Filip n'Azotọs: mb͕e ọ nāgabiga ọ nēzisa kwa ozi ọma gwa ndi obodo ahu nile, rue mb͕e ọ biaruru Sisaria.

ỌLU NDI-OZI 8:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ebe ọzọ a hụrụ Filip bụ nʼAzọtus. O jegharịkwara nʼobodo niile dị nʼala ahụ, na-ekwusa oziọma ruo mgbe ọ bịaruru Sizaria.