ỌLU NDI-OZI 8:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 8:37 IGBOB (Bible Nso)
Filip we si ya, Ọ buru na i ji obi-gi dum we kwere, agēme gi. O we za, si, Ekwerem na Jisus Kraist bu Ọkpara Chineke.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 IGBOBỌLU NDI-OZI 8:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Filip sịrị, “Ọ bụrụ na i ji obi gị niile kwere, e nwere ike ime gị baptizim.” Onozi ahụ sịrị, “Ekwere m na Jisọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 BIU