Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 8:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:34 IGBOB (Bible Nso)

Onozi ahu we za Filip, si, Ariọm i, ònye ka onye-amuma nka nēkwu okwu a bayere? ọ̀ bu ya onwe-ya ma-ọbu onye ọzọ di iche?

ỌLU NDI-OZI 8:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onozi ahụ jụrụ Filip, “Biko, gwa m, onye ka onye amụma a na-ekwu okwu ya? Ọ bụ ihe banyere onwe ya ka ọ na-ekwu, ka ọ bụ banyere onye ọzọ?”