Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 8:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:32 IGBOB (Bible Nso)

Ma ibe ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nke ọ nāgu bu nka, Esekpuru Ya, dika aturu, je ob͕ub͕u; Dika nwa-aturu da-kwa-ra ob͕i n'iru onye nākpacha ya aji, Otú a ka Ọ nādighi-asaghe ọnu-Ya

ỌLU NDI-OZI 8:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mpaghara akwụkwọ nsọ ọ na-agụ bụ nke a, “E duuru ya dị ka atụrụ gaa nʼebe a ga-egbu ya. Dịka nwa atụrụ na-anọ nwayọọ nʼihu onye na-akpacha ya ajị, otu a ka ọ na-emegheghị ọnụ ya.