ỌLU NDI-OZI 8:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 8:30 IGBOB (Bible Nso)
Filip we b͕akuru ya, we nu ya ka ọ nāgu akwukwọ Aisaia onye-amuma, o we si, Ì nāmata ihe i nāgu?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 IGBOBỌLU NDI-OZI 8:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Filip gara nso, nụkwa ka ọ na-agụ akwụkwọ Aịzaya onye amụma. Ọ sịrị, “Ị na-aghọta ihe ị na-agụ?”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 BIU