ỌLU NDI-OZI 8:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 8:29 IGBOB (Bible Nso)
Mọ Nsọ we si Filip, Jekuru ub͕ọ-ala ahu, nọnyaba kwa ya nso.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 IGBOBỌLU NDI-OZI 8:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ Nsọ gwara Filip, “Gaa ụgbọ ahụ nso, sonyekwara ya.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 BIU