ỌLU NDI-OZI 8:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 8:27 IGBOB (Bible Nso)
O we bilie ga: ma le, otù nwoke nke Etiopia, bú onozi nke di ike nke-uku n'okpuru Kandesi, eze-nwanyi ndi Etiopia, onye emere onye-isi àkù-ya nile, onye biarari na Jerusalem ikpọ isi ala nye Chineke
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 IGBOBỌLU NDI-OZI 8:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O biliri gawa. Mgbe ahụ, otu onye Itiopia bụ onye onozi, bụrụkwa onyeisi ozi dị mkpa, onye na-eche akụ nke Kandis, eze nwanyị ndị Itiopia, gara Jerusalem ife Chineke.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 8 BIU