Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 8:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:24 IGBOB (Bible Nso)

Saimon we za, si, Unu onwe-unu riọrọm Onye-nwe-ayi, ka ihe ọ bula nime ihe unu kwuworo ghara ibiakwasim.

ỌLU NDI-OZI 8:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Saimọn zara Pita sị, “Biko, kpee ekpere rịọrọ m Chineke, ka ihe ndị a niile i kwuru, hapụ ịbịakwasị m.”