Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 8:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ikom, ndị na-atụ egwu Chineke, bịara buru ozu Stivin gaa lie ya. Ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ya.

ỌLU NDI-OZI 8:2 IGBOB (Bible Nso)

Ndikom ufọdu ndi nātu egwu Chineke we lìe Stifen, kwa-kwa-ra ya oké ákwá.