Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 8:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e Saimon huru na anēnye Mọ Nsọ site n'ibikwasi aka nke ndi-ozi, o chere ego n'iru ha

ỌLU NDI-OZI 8:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Saimọn hụrụ na a na-enye Mmụọ Nsọ naanị site nʼaka ndị ozi bikwasịrị ha nʼisi, o chere ha ego nʼihu