Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 8:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 8:14 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ndi-ozi ndi nọ na Jerusalem nuru na Sameria anarawori okwu Chineke nke-ọma, ha zigara ha Pita na Jọn

ỌLU NDI-OZI 8:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndị ozi nọ na Jerusalem nụrụ na ndị Sameria anabatala okwu nke Chineke, ha zigaara ha Pita na Jọn.