Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:8 IGBOB (Bible Nso)

O we nye ya ọb͕ub͕a-ndu nke obibì-úgwù: otú a Abraham we mua Aisak, we bì ya úgwù n'ubọchi nke-asatọ; Aisak we mua Jekob, Jekob we mua nna uku ayi iri na abua.

ỌLU NDI-OZI 7:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O nyere ya ọgbụgba ndụ nke obibi ugwu. Ebraham mụrụ Aịzik bie ya ugwu nʼụbọchị nke asatọ. Aịzik amụta Jekọb, Jekọb amụta ndịisi ebo iri na abụọ nke Izrel.