ỌLU NDI-OZI 7:59 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:59 IGBOB (Bible Nso)
Ha we tua Stifen nkume, ka ọ nākpọku Onye-nwe-ayi, nāsi, Onye-nwe-ayi Jisus, nara mọm nke-ọma.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:59 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-atụ Stivin nkume ahụ, o kpere ekpere, “Onyenwe anyị Jisọs, nara mmụọ m.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU