Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:57 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:57 IGBOB (Bible Nso)

Ma ha were oké olu ti nkpu, kpuchi kwa aka na nti-ha, were otù obi nukwasi ya

ỌLU NDI-OZI 7:57 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha mere ụzụ dị ukwuu, were mkpịsịaka ha rụchie ntị ha. Ha niile gbara ọsọ gaa nụkwasị ya